1 Ndị Kọrịnt 12:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 E nwere ọtụtụ ihe dị n’ahụ́. N’agbanyeghị na e nwere ọtụtụ ihe dị n’ahụ́, ọ bụ otu ahụ́.+ Otú ahụkwa ka ahụ́ Kraịst dị. Ndị Galeshia 3:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 E nweghị onye Juu ma ọ bụ onye Grik.+ E nweghị ohu ma ọ bụ onye nweere onwe ya.+ E nweghịkwa nwoke ma ọ bụ nwaanyị,+ n’ihi na unu niile bụ otu, unu na Kraịst Jizọs dịkwa n’otu.+
12 E nwere ọtụtụ ihe dị n’ahụ́. N’agbanyeghị na e nwere ọtụtụ ihe dị n’ahụ́, ọ bụ otu ahụ́.+ Otú ahụkwa ka ahụ́ Kraịst dị.
28 E nweghị onye Juu ma ọ bụ onye Grik.+ E nweghị ohu ma ọ bụ onye nweere onwe ya.+ E nweghịkwa nwoke ma ọ bụ nwaanyị,+ n’ihi na unu niile bụ otu, unu na Kraịst Jizọs dịkwa n’otu.+