Abụ Ọma 64:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi Jehova, ọ ga-agbabakwa n’ime ya.+ Ndị niile obi ha dị ọcha ga-enwe obi ụtọ.* 1 Ndị Tesalonaịka 5:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Na-aṅụrịnụ ọṅụ mgbe niile.+
10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi Jehova, ọ ga-agbabakwa n’ime ya.+ Ndị niile obi ha dị ọcha ga-enwe obi ụtọ.*