2 Ndị Kọrịnt 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Kama, anyị na-eme ka a mata na anyị bụ ndị ozi Chineke n’ihe niile.+ Anyị na-edi ọnwụnwa, mkpagbu, ihe isi ike na nsogbu dị iche iche.+ 2 Ndị Kọrịnt 6:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị mmadụ chere na anyị na-eru uju, ma anyị na-aṅụrị ọṅụ mgbe niile. Ha chere na anyị dara ogbenye, ma anyị na-eme ọtụtụ ndị ọgaranya. Ha chekwara na anyị enweghị ihe ọ bụla, ma anyị nwere ihe niile.+ Ndị Filipaị 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Na-aṅụrịnụ ọṅụ mgbe niile n’ihi Onyenwe anyị. Ana m asị ọzọ, Na-aṅụrịnụ ọṅụ.+
4 Kama, anyị na-eme ka a mata na anyị bụ ndị ozi Chineke n’ihe niile.+ Anyị na-edi ọnwụnwa, mkpagbu, ihe isi ike na nsogbu dị iche iche.+
10 Ndị mmadụ chere na anyị na-eru uju, ma anyị na-aṅụrị ọṅụ mgbe niile. Ha chere na anyị dara ogbenye, ma anyị na-eme ọtụtụ ndị ọgaranya. Ha chekwara na anyị enweghị ihe ọ bụla, ma anyị nwere ihe niile.+