Ndị Filipaị 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihe niile, onye ahụ nke na-eme ka m dị ike na-enye m ike.+ Mkpughe 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 ‘Ama m ahụhụ unu na-ata, marakwa na unu dara ogbenye. Ma, unu bara ọgaranya.+ Amakwa m ndị na-ekwulu unu ma na-asị na ha bụ ndị Juu, ma ha abụghị. Ha bụ ndị nke* Setan.+
9 ‘Ama m ahụhụ unu na-ata, marakwa na unu dara ogbenye. Ma, unu bara ọgaranya.+ Amakwa m ndị na-ekwulu unu ma na-asị na ha bụ ndị Juu, ma ha abụghị. Ha bụ ndị nke* Setan.+