Mkpughe 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ‘Amaara m mkpagbu gị na ogbenye ị dara—ma ị bara ọgaranya+—amakwaara m nkwulu nke ndị na-asị na ha onwe ha bụ ndị Juu,+ ma ha abụghị, kama ha bụ ụlọ nzukọ Setan.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:9 Mmezu Mkpughe, p. 38 Ụlọ Nche,5/15/2003, p. 12
9 ‘Amaara m mkpagbu gị na ogbenye ị dara—ma ị bara ọgaranya+—amakwaara m nkwulu nke ndị na-asị na ha onwe ha bụ ndị Juu,+ ma ha abụghị, kama ha bụ ụlọ nzukọ Setan.+