Mkpughe 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M ga-akpọta ndị nke* Setan, ndị na-ekwu na ha bụ ndị Juu, ma ha abụghị,+ kama ha na-agha ụgha. M ga-eme ka ha bịa kpọọ isiala n’ụkwụ unu, meekwa ka ha mara na ahụrụ m unu n’anya.
9 M ga-akpọta ndị nke* Setan, ndị na-ekwu na ha bụ ndị Juu, ma ha abụghị,+ kama ha na-agha ụgha. M ga-eme ka ha bịa kpọọ isiala n’ụkwụ unu, meekwa ka ha mara na ahụrụ m unu n’anya.