Mkpughe 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Lee! M ga-akpọta ndị si n’ụlọ nzukọ Setan bụ́ ndị na-ekwu na ha bụ ndị Juu,+ ma ha abụghị kama ha na-agha ụgha+—lee! m ga-eme ka ha bịa kpọọ isiala+ n’ụkwụ gị, meekwa ka ha mara na ahụrụ m gị n’anya. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:9 Mmezu Mkpughe, p. 60-62, 63-64
9 Lee! M ga-akpọta ndị si n’ụlọ nzukọ Setan bụ́ ndị na-ekwu na ha bụ ndị Juu,+ ma ha abụghị kama ha na-agha ụgha+—lee! m ga-eme ka ha bịa kpọọ isiala+ n’ụkwụ gị, meekwa ka ha mara na ahụrụ m gị n’anya.