Ilu 6:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Nwa m, debe iwu nna gị nyere gị,Ahapụkwala ntụziaka* nne gị nyere gị.+ Luk 2:51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 O wee soro ha gbadaa ma laghachi Nazaret. Ọ nọkwa na-edo onwe ya n’okpuru ha.*+ Nne ya bukwaara okwu a niile n’obi.+ Ndị Efesọs 6:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ụmụ, na-eruberenụ ndị mụrụ unu isi+ otú dị Onyenwe anyị mma, n’ihi na ọ bụ ihe Chineke chọrọ.
51 O wee soro ha gbadaa ma laghachi Nazaret. Ọ nọkwa na-edo onwe ya n’okpuru ha.*+ Nne ya bukwaara okwu a niile n’obi.+