Ilu 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Nwa m, nabata aka ná ntị* nna gị na-adọ gị,+Ahapụkwala ntụziaka* nne gị nyere gị.+ Ilu 6:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Nwa m, debe iwu nna gị nyere gị,Ahapụkwala ntụziaka* nne gị nyere gị.+ Ndị Kọlọsi 3:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ụmụ, na-eruberenụ ndị mụrụ unu isi n’ihe niile,+ n’ihi na ọ na-amasị Onyenwe anyị.