Levitikọs 19:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “‘Onye ọ bụla n’ime unu ga na-akwanyere nne ya na nna ya ùgwù.*+ Unu ga na-edebekwa ụbọchị izu ike m.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu. Ilu 31:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Okwu ya na-egosi na ọ ma ihe.+ Iwu obiọma na-achị ire ya.* 2 Timoti 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na m na-echeta okwukwe na-abụghị nke ihu abụọ i nwere.+ Nne nne gị bụ́ Lọịs na nne gị bụ́ Yunis bu ụzọ nwee ụdị okwukwe a. Obi sikwara m ike na ị ka nwere ya.
3 “‘Onye ọ bụla n’ime unu ga na-akwanyere nne ya na nna ya ùgwù.*+ Unu ga na-edebekwa ụbọchị izu ike m.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.
5 N’ihi na m na-echeta okwukwe na-abụghị nke ihu abụọ i nwere.+ Nne nne gị bụ́ Lọịs na nne gị bụ́ Yunis bu ụzọ nwee ụdị okwukwe a. Obi sikwara m ike na ị ka nwere ya.