Luk 10:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ya azaa, sị: “‘Jiri obi gị niile na mkpụrụ obi* gị niile na ike gị niile na uche gị niile hụ Jehova* bụ́ Chineke gị n’anya,+ hụkwa ‘onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.’”+ Ndị Rom 12:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Na-arụsinụ ọrụ ike.* Unu adịla umengwụ.+ Ka mmụọ Chineke mee ka unu na-anụ ọkụ n’obi.+ Bụrụnụ ndị ohu Jehova.*+
27 Ya azaa, sị: “‘Jiri obi gị niile na mkpụrụ obi* gị niile na ike gị niile na uche gị niile hụ Jehova* bụ́ Chineke gị n’anya,+ hụkwa ‘onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.’”+
11 Na-arụsinụ ọrụ ike.* Unu adịla umengwụ.+ Ka mmụọ Chineke mee ka unu na-anụ ọkụ n’obi.+ Bụrụnụ ndị ohu Jehova.*+