-
Ndị Efesọs 6:19, 20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Na-ekpekwanụ ekpere maka m, ka m nwee ike ịna-ekwu okwu, katakwa obi na-eme ka a mara ihe nzuzo dị nsọ gbasara ozi ọma m na-ezisa.+ 20 Abụ m onye nnọchiteanya Chineke.+ Ana m ezi ozi ọma e ji maka ya kee m agbụ ígwè. Na-ekpenụ ekpere ka m nwee ike ịna-ezi ozi ọma a n’atụghị egwu, otú m kwesịrị ịna-eme.
-