Luk 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi ya, Tiofilọs+ onye ukwu, enyochaala m ihe ndị a niile, kpebiekwa idetara gị ha n’usoro ha si mee, Ọrụ Ndịozi 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Tiofilọs, n’akwụkwọ mbụ m detaara gị, m dere banyere ihe niile Jizọs mere na ihe ọ kụziiri ndị mmadụ,+ si ná mbido
3 N’ihi ya, Tiofilọs+ onye ukwu, enyochaala m ihe ndị a niile, kpebiekwa idetara gị ha n’usoro ha si mee,
1 Tiofilọs, n’akwụkwọ mbụ m detaara gị, m dere banyere ihe niile Jizọs mere na ihe ọ kụziiri ndị mmadụ,+ si ná mbido