-
Ndị Kọlọsi 4:12, 13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Epafras,+ onye unu na ya nọbu, ohu Kraịst Jizọs, na-ekele unu. Ọ na-ekpesi ekpere ike mgbe niile maka unu, ka unu wee kwụrụ chịm n’ikpeazụ ka ndị tozuru etozu, na-ekwenyesikwa ike n’ihe niile gbasara uche Chineke. 13 M na-agba akaebe na ọ na-agba ezigbo mbọ maka unu nakwa maka ndị nọ na Leodisia na ndị nọ na Haịrapọlis.
-