Ndị Rom 12:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Na-elenụ ndị ọzọ anya otú unu si ele onwe unu; unu adịla mpako,* kama dịnụ umeala n’obi.+ Unu amala ihe n’anya onwe unu.+
16 Na-elenụ ndị ọzọ anya otú unu si ele onwe unu; unu adịla mpako,* kama dịnụ umeala n’obi.+ Unu amala ihe n’anya onwe unu.+