-
2 Timoti 2:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 N’ihi ya, gbaara ihe na-agụ ndị na-eto eto agụụ ọsọ. Gbasie mbọ ike na-eme ezi omume, nwee okwukwe, hụ ndị ọzọ n’anya, bụrụkwa onye udo. Ka gị na ndị tụkwasịrị Onyenwe anyị obi, ndị obi ha dịkwa ọcha, na-eme ihe ndị a.
-