19 Ana m agwa unu okwu otú mmadụ ga-aghọta ya maka na mmehie emeela ka ahụ́ unu ghara ịdị ike. Otú ahụ unu nyefere adịghị ọcha na mmebi iwu ahụ́ unu ka unu bụrụ ohu ha, unu wee na-emebi iwu, nyefeekwanụ ezi omume ahụ́ unu ugbu a ka unu wee bụrụ ohu ya, ka ihe unu na-eme wee bụrụ ihe dị nsọ.+