19 N’ihi adịghị ike nke anụ ahụ́ unu,+ ana m agwa unu okwu ndị mmadụ na-aghọta: n’ihi na ọbụna dị ka unu nyefere ahụ́+ unu ka ọ bụrụ ohu nke adịghị ọcha+ na mmebi iwu, o wee rụpụta mmebi iwu, nyefeenụ ahụ́ unu otú ahụ ugbu a ka ọ bụrụ ohu nke ezi omume, ka o wee rụpụta ihe dị nsọ.+