11 N’ihi na anyị na-anụ na e nwere ụfọdụ n’ime unu na-enupụ isi,+ ha anaghịkwa arụ ọrụ ọ bụla, kama ha na-etinye anya n’ihe na-agbasaghị ha.+ 12 Anyị na-enye ndị ahụ iwu, na-adụkwa ha ọdụ n’aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst ka ha medaa obi na-arụ ọrụ ma na-eri ihe hanwa rụtara.+