Jọn 12:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Nweenụ okwukwe n’ìhè ahụ mgbe unu ka nwere ya, ka unu wee bụrụ ụmụ nke ìhè.”+ Jizọs kwuru ihe ndị a, gazie zoo ka ha ghara ịhụ ya. Ndị Rom 13:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Chi ejimiela; chi abọwala. N’ihi ya, ka anyị ghara ịrụ ọrụ ọ bụla gbasara ọchịchịrị,+ kama ka anyị yiri ngwá agha nke ìhè.+ Ndị Efesọs 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 n’ihi na unu nọbu n’ọchịchịrị, ma unu nọzi n’ìhè+ maka na unu na Onyenwe anyị dị n’otu.+ Na-akpanụ àgwà ka ụmụ nke ìhè.
36 Nweenụ okwukwe n’ìhè ahụ mgbe unu ka nwere ya, ka unu wee bụrụ ụmụ nke ìhè.”+ Jizọs kwuru ihe ndị a, gazie zoo ka ha ghara ịhụ ya.
12 Chi ejimiela; chi abọwala. N’ihi ya, ka anyị ghara ịrụ ọrụ ọ bụla gbasara ọchịchịrị,+ kama ka anyị yiri ngwá agha nke ìhè.+
8 n’ihi na unu nọbu n’ọchịchịrị, ma unu nọzi n’ìhè+ maka na unu na Onyenwe anyị dị n’otu.+ Na-akpanụ àgwà ka ụmụ nke ìhè.