Matiu 24:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 N’ihi ya, na-echenụ nche, n’ihi na unu amaghị ụbọchị Onyenwe unu ga-abịa.+