Matiu 25:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “N’ihi ya, na-echenụ nche,+ maka na unu amaghị ụbọchị ma ọ bụ oge ọ ga-abụ.+ Mak 13:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Na-elenụ anya, mụrụnụ anya,+ n’ihi na unu amaghị oge ọ ga-abụ.+ Luk 21:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 N’ihi ya, mụrụnụ anya,+ na-arịọsikwanụ arịrịọ ike+ mgbe niile ka unu nwee ike ịgbanahụ ihe ndị a niile ga-eme, nweekwa ike iguzo n’ihu Nwa nke mmadụ.”+
36 N’ihi ya, mụrụnụ anya,+ na-arịọsikwanụ arịrịọ ike+ mgbe niile ka unu nwee ike ịgbanahụ ihe ndị a niile ga-eme, nweekwa ike iguzo n’ihu Nwa nke mmadụ.”+