Matiu 25:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “N’ihi ya, na-echenụ nche,+ maka na unu amaghị ụbọchị ma ọ bụ oge ọ ga-abụ.+ Mak 13:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Na-elenụ anya, mụrụnụ anya,+ n’ihi na unu amaghị oge ọ ga-abụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 16:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mụrụnụ anya.+ Meenụ ka okwukwe unu sie ike.+ Nweenụ obi ike,+ siekwanụ ezigbo ike.+ 1 Pita 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Na-echenụ echiche nke ọma, na-echekwanụ nche.+ Ekwensu, bụ́ onye iro unu, na-ejegharị ka ọdụm na-agbọ ụja, na-achọ onye ọ ga-eri.+
8 Na-echenụ echiche nke ọma, na-echekwanụ nche.+ Ekwensu, bụ́ onye iro unu, na-ejegharị ka ọdụm na-agbọ ụja, na-achọ onye ọ ga-eri.+