Ndị Rom 13:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Na-emekwanụ ihe ndị a m kwuru n’ihi na unu ma na ihe a bụ oge unu kwesịrị iteta n’ụra+ maka na nzọpụta anyị dị nso ugbu a karịa mgbe anyị malitere inwe okwukwe na Jizọs. 1 Ndị Tesalonaịka 5:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi ya, ka anyị ghara ịnọ na-ehi ụra otú ndị ọzọ na-ehi,+ kama ka anyị mụrụ anya+ ma na-eche echiche nke ọma.+
11 Na-emekwanụ ihe ndị a m kwuru n’ihi na unu ma na ihe a bụ oge unu kwesịrị iteta n’ụra+ maka na nzọpụta anyị dị nso ugbu a karịa mgbe anyị malitere inwe okwukwe na Jizọs.
6 N’ihi ya, ka anyị ghara ịnọ na-ehi ụra otú ndị ọzọ na-ehi,+ kama ka anyị mụrụ anya+ ma na-eche echiche nke ọma.+