Matiu 24:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 N’ihi ya, na-echenụ nche, n’ihi na unu amaghị ụbọchị Onyenwe unu ga-abịa.+ Matiu 24:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 nna ukwu nke ohu ahụ ga-abịa n’ụbọchị ọ na-atụghị anya ya nakwa n’oge ọ na-amaghị.+ Mak 13:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Na-elenụ anya, mụrụnụ anya,+ n’ihi na unu amaghị oge ọ ga-abụ.+