29 N’ihi ya, nabatanụ ya otú unu si anabata ndị na-eso ụzọ Onyenwe anyị, jirikwanụ ụdị ndị a kpọrọ ihe,+ 30 n’ihi na ọ fọrọ obere ka ọ nwụọ n’ihi ọrụ Kraịst, o mekwara ihe gaara ata isi ya, ka o wee jeere m ozi unu gaara ejere m ma a sị na unu nọ n’ebe a.+