Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 6:5, 6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Ihe a ha kwuru masịrị ìgwè mmadụ ahụ niile, ha ahọrọ Stivin, bụ́ nwoke okwukwe ya siri ike na onye mmụọ nsọ na-achị. Ha họkwaara Filip,+ Prọkọrọs, Naịkenọ, Taịmọn, Pamenas, na Nikọleọs, onye Antiọk na-ekpebu okpukpe ndị Juu.* 6 Ha wee kpọtara ha ndịozi ahụ. Mgbe ndịozi ahụ kpechara ekpere, ha bikwasịrị ha aka n’isi.+

  • Ọrụ Ndịozi 14:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Ha họpụtakwara ndị okenye n’ọgbakọ nke ọ bụla.+ Ha kpere ekpere, buo ọnụ,+ ma nyefee ndị okenye ahụ n’aka Jehova* maka na ha kweere na ya.

  • 1 Timoti 3:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 Onye nlekọta kwesịrị ịbụ onye ndị mmadụ na-agaghị enwe ihe ha ga-eji kwujọọ ya, di otu nwaanyị, onye na-emeru ihe n’ókè, onye na-ele ihe anya otú dị mma,*+ onye na-eme ihe n’usoro, onye na-ele ọbịa,+ onye ruru eru ịkụzi ihe.+

  • 1 Timoti 3:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 O kwesịghị ịbụ onye chegharịrị ọhụrụ,+ ka ọ ghara ịdị mpako, a maa ya otu ikpe ahụ a mara Ekwensu.

  • 1 Timoti 4:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Elegharala onyinye Chineke nyere gị anya. O nyere gị onyinye a mgbe e buru amụma gbasara gị, ndị okenye ebikwasịkwa gị aka n’isi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya