Joshụa 7:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Izrel emehiela. Ha emebiela ọgbụgba ndụ m+ nke m gwara ha emebila. Ha weere ụfọdụ n’ime ihe ndị a ga-ebibi ebibi.+ Ha zuuru+ ha, zookwa ha ebe ha na-edowe ihe.+ Ndị Hibru 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 E nweghịkwa ihe e kere eke e zoro ezo n’anya ya,+ kama ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+
11 Izrel emehiela. Ha emebiela ọgbụgba ndụ m+ nke m gwara ha emebila. Ha weere ụfọdụ n’ime ihe ndị a ga-ebibi ebibi.+ Ha zuuru+ ha, zookwa ha ebe ha na-edowe ihe.+
13 E nweghịkwa ihe e kere eke e zoro ezo n’anya ya,+ kama ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+