-
Ọrụ Ndịozi 22:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 “Otu nwoke aha ya bụ Ananayas, onye na-atụ egwu Chineke otú Iwu Mosis kwuru, onye ndị Juu niile bi ebe ahụ na-ekwu okwu ọma banyere ya,
-