Ndị Rom 15:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 jirikwa ọrụ ebube na ihe ịtụnanya+ nakwa ike mmụọ nsọ Chineke rụọ ha. Ọ bụ ya mere m ji nwee ike ikwusa ozi ọma banyere Kraịst nke ọma malite na Jeruselem ma gazuo Ilirikọm.+ Ndị Kọlọsi 1:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 M na-ejere ndị Chineke ozi n’ihi na ọ họpụtara m maka ozi a.+ Ọ bụkwa maka ọdịmma unu. Ọ bụ ya mere m ji na-eji ike m niile ekwusa okwu Chineke.
19 jirikwa ọrụ ebube na ihe ịtụnanya+ nakwa ike mmụọ nsọ Chineke rụọ ha. Ọ bụ ya mere m ji nwee ike ikwusa ozi ọma banyere Kraịst nke ọma malite na Jeruselem ma gazuo Ilirikọm.+
25 M na-ejere ndị Chineke ozi n’ihi na ọ họpụtara m maka ozi a.+ Ọ bụkwa maka ọdịmma unu. Ọ bụ ya mere m ji na-eji ike m niile ekwusa okwu Chineke.