Ndị Kọlọsi 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Aghọrọ m onye ozi+ nke ọgbakọ a dị ka ọrụ nlekọta ụlọ+ nke Chineke nyere m si dị, bụ́ nke o nyere m maka ọdịmma unu iji kwusaa okwu Chineke n’ụzọ zuru ezu,
25 Aghọrọ m onye ozi+ nke ọgbakọ a dị ka ọrụ nlekọta ụlọ+ nke Chineke nyere m si dị, bụ́ nke o nyere m maka ọdịmma unu iji kwusaa okwu Chineke n’ụzọ zuru ezu,