Ndị Efesọs 6:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Tikikọs+ ga-eme ka unu mara ihe niile m na-eme na otú m mere. Ọ bụ nwanna anyị hụrụ n’anya na onye ozi e kwesịrị ịtụkwasị obi n’ihe gbasara Onyenwe anyị.+ Ndị Kọlọsi 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Tikikọs+ ga-agwa unu ihe niile gbasara m. Ọ bụ nwanna m m hụrụ n’anya na onye ozi a tụkwasịrị obi na ohu ibe m n’ihe gbasara Onyenwe anyị.
21 Tikikọs+ ga-eme ka unu mara ihe niile m na-eme na otú m mere. Ọ bụ nwanna anyị hụrụ n’anya na onye ozi e kwesịrị ịtụkwasị obi n’ihe gbasara Onyenwe anyị.+
7 Tikikọs+ ga-agwa unu ihe niile gbasara m. Ọ bụ nwanna m m hụrụ n’anya na onye ozi a tụkwasịrị obi na ohu ibe m n’ihe gbasara Onyenwe anyị.