1 Timoti 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi ya, achọrọ m ka ọ bụrụ ụmụ nwoke ga na-ekpe ekpere n’ebe niile unu zukọrọ,* na-eweli aka ha dị nsọ elu,+ n’eweghị iwe,+ n’arụghịkwa ibe ha ụka.+
8 N’ihi ya, achọrọ m ka ọ bụrụ ụmụ nwoke ga na-ekpe ekpere n’ebe niile unu zukọrọ,* na-eweli aka ha dị nsọ elu,+ n’eweghị iwe,+ n’arụghịkwa ibe ha ụka.+