14 Okwu ahụ ghọrọ anụ ahụ́+ ma bie n’etiti anyị. Anyị hụkwara ebube ya, bụ́ ụdị ebube ọkpara a mụrụ naanị ya na-enweta+ n’aka nna ya. O jupụtakwara n’amara Chineke nakwa n’eziokwu.
29 n’ihi na ọ bụ ndị mbụ ọ matara ka o kpebikwara tupu oge eruo na a ga-eme ka ha dịrị otú Ọkpara ya dị,+ ka Ọkpara ya wee bụrụ onye e bu ụzọ mụọ+ n’ime ọtụtụ ụmụnna.+