3N’ihi ya, ụmụnna m ndị dị nsọ, ndị so ná ndị a kpọrọ òkù ịga eluigwe,+ cheenụ echiche banyere onyeozi na nnukwu onye nchụàjà, onye anyị na-ekwusa banyere ya, ya bụ, Jizọs.+
26 N’ihi na ọ bụ ụdị nnukwu onye nchụàjà a ka anyị kwesịrị inwe, onye jisiri Chineke aka ike, onye aka ya dị ọcha, onye a na-emerụghị emerụ,+ onye dị iche ná ndị mmehie, onye e mekwara ka ọ dị elu karịa eluigwe.+