Luk 1:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ọ ga-achị ezinụlọ Jekọb ruo mgbe ebighị ebi, Alaeze ya agaghịkwa agwụ agwụ.”+ Ndị Hibru 7:15, 16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ihe a edokwuola anyị anya ugbu a ebe ọ bụ na e nweela onye nchụàjà ọzọ,+ onye dị ka Melkizedek,+ 16 onye ghọrọ onye nchụàjà, ọ bụghị n’ihi ebo o si otú iwu kwuru, kama n’ihi na o nwere ike nke na-enye ya ndụ a na-enweghị ike ibibi ebibi.+
15 Ihe a edokwuola anyị anya ugbu a ebe ọ bụ na e nweela onye nchụàjà ọzọ,+ onye dị ka Melkizedek,+ 16 onye ghọrọ onye nchụàjà, ọ bụghị n’ihi ebo o si otú iwu kwuru, kama n’ihi na o nwere ike nke na-enye ya ndụ a na-enweghị ike ibibi ebibi.+