Ndị Hibru 7:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ bụrụ na ọrụ nchụàjà ndị Livaị na-arụ ga-emeli ka mmadụ zuo okè+ (n’ihi na ọrụ a so n’Iwu ahụ* e nyere ha), ọ̀ ka ga-adị mkpa ka e nwee onye nchụàjà ọzọ, onye e kwuru na ọ dị ka Melkizedek,+ ọ bụghị ka Erọn? Ndị Hibru 7:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ihi ya, a kagburu iwu mbụ ahụ maka na ọ rụzuchaghị ihe a chọrọ ka ọ rụọ, ọ bakwaghị oké uru.+
11 Ọ bụrụ na ọrụ nchụàjà ndị Livaị na-arụ ga-emeli ka mmadụ zuo okè+ (n’ihi na ọrụ a so n’Iwu ahụ* e nyere ha), ọ̀ ka ga-adị mkpa ka e nwee onye nchụàjà ọzọ, onye e kwuru na ọ dị ka Melkizedek,+ ọ bụghị ka Erọn?