Ndị Hibru 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụrụ n’ezie na izu okè+ sitere n’ọrụ nchụàjà+ nke ụmụ Livaị na-arụ, (n’ihi na o so n’Iwu+ ahụ e nyere ndị Izrel) ọ̀ ka ga-adị mkpa+ ka onye nchụàjà ọzọ bilite, bụ́ onye e kwuru na ọ dị ka Melkizedek,+ ọ bụghị dị ka Erọn?
11 Ọ bụrụ n’ezie na izu okè+ sitere n’ọrụ nchụàjà+ nke ụmụ Livaị na-arụ, (n’ihi na o so n’Iwu+ ahụ e nyere ndị Izrel) ọ̀ ka ga-adị mkpa+ ka onye nchụàjà ọzọ bilite, bụ́ onye e kwuru na ọ dị ka Melkizedek,+ ọ bụghị dị ka Erọn?