21 N’ihi ya, Iwu ahụ* ò megidere nkwa Chineke? Mbanụ! N’ihi na ọ bụrụ na e nyere iwu nke ga-emeli ka mmadụ dị ndụ, ime ihe e nyere n’iwu gaara eme ka anyị bụrụ ndị ezi omume.
11 Ọ bụrụ na ọrụ nchụàjà ndị Livaị na-arụ ga-emeli ka mmadụ zuo okè+ (n’ihi na ọrụ a so n’Iwu ahụ* e nyere ha), ọ̀ ka ga-adị mkpa ka e nwee onye nchụàjà ọzọ, onye e kwuru na ọ dị ka Melkizedek,+ ọ bụghị ka Erọn?
19 N’ihi na Iwu ahụ* emeghị ka ihe ọ bụla zuo okè,+ ma olileanya ka mma+ anyị nwere ugbu a mere ka ihe zuo okè. Anyị sikwa na ya na-abịaru Chineke nso.+