Luk 8:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma ndị ahụ dara n’ala dị mma bụ ndị ji ezigbo obi nụ okwu ahụ, ya adịgide n’obi ha,+ ha ana-edi nsogbu ndị bịaara ha, na-amịkwa mkpụrụ.+
15 Ma ndị ahụ dara n’ala dị mma bụ ndị ji ezigbo obi nụ okwu ahụ, ya adịgide n’obi ha,+ ha ana-edi nsogbu ndị bịaara ha, na-amịkwa mkpụrụ.+