Ndị Rom 12:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi ya, ụmụnna m, ebe ọ bụ na Chineke na-emetere anyị ebere,* ana m arịọ unu ka unu nyefee ya ahụ́ unu+ ka àjà dị ndụ, nke dị nsọ,+ nke dịkwa Chineke mma. Unu ga-esi otú a jiri echiche unu+ na-ejere ya ozi.
12 N’ihi ya, ụmụnna m, ebe ọ bụ na Chineke na-emetere anyị ebere,* ana m arịọ unu ka unu nyefee ya ahụ́ unu+ ka àjà dị ndụ, nke dị nsọ,+ nke dịkwa Chineke mma. Unu ga-esi otú a jiri echiche unu+ na-ejere ya ozi.