Luk 22:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 O bukwaara iko ahụ mgbe ha richara nri anyasị, sị: “Iko a pụtara ọgbụgba ndụ ọhụrụ+ nke ga-enwe isi mgbe m wụpụrụ ọbara m n’ihi unu.+ 1 Timoti 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 E nwere otu Chineke,+ nweekwa otu onye ogbugbo+ n’etiti Chineke na mmadụ,+ ya bụ, Kraịst Jizọs.+ Ndị Hibru 12:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Kama, unu bịara nso n’Ugwu Zayọn+ nakwa n’obodo Chineke dị ndụ, bụ́ Jeruselem nke eluigwe,+ na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi ndị Ndị Hibru 12:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Unu abịakwala Jizọs nso bụ́ onye ogbugbo+ ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ nakwa ọbara e fesara anyị, nke na-ekwu okwu otú dị mma karịa ọbara Ebel.+
20 O bukwaara iko ahụ mgbe ha richara nri anyasị, sị: “Iko a pụtara ọgbụgba ndụ ọhụrụ+ nke ga-enwe isi mgbe m wụpụrụ ọbara m n’ihi unu.+
22 Kama, unu bịara nso n’Ugwu Zayọn+ nakwa n’obodo Chineke dị ndụ, bụ́ Jeruselem nke eluigwe,+ na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi ndị
24 Unu abịakwala Jizọs nso bụ́ onye ogbugbo+ ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ nakwa ọbara e fesara anyị, nke na-ekwu okwu otú dị mma karịa ọbara Ebel.+