Abụ Ọma 73:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ma, ọ fọrọ obere ka m kpafuo. Ọ fọrọ obere ka ụkwụ m mịchapụ.+ Ndị Hibru 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ụmụnna m, lezienụ anya ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịhapụ Chineke dị ndụ,+ nke ga-eme ka onye ahụ nwee ajọ obi na-enweghị okwukwe. 2 Pita 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi ya, ndị m hụrụ n’anya, ebe unu matarala ihe ndị a, kpacharanụ anya ka mmehie ndị na-enweghị ihe ha ji iwu kpọrọ na-eme ghara idufu unu, unu agharazie isi ike n’okwukwe.+
12 Ụmụnna m, lezienụ anya ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịhapụ Chineke dị ndụ,+ nke ga-eme ka onye ahụ nwee ajọ obi na-enweghị okwukwe.
17 N’ihi ya, ndị m hụrụ n’anya, ebe unu matarala ihe ndị a, kpacharanụ anya ka mmehie ndị na-enweghị ihe ha ji iwu kpọrọ na-eme ghara idufu unu, unu agharazie isi ike n’okwukwe.+