Levitikọs 16:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ihe a ga-abụrụ unu iwu na-adịgide adịgide,+ ka e wee na-ekpuchiri ndị Izrel mmehie ha niile otu ugboro n’afọ.”+ O* mere nnọọ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.
34 Ihe a ga-abụrụ unu iwu na-adịgide adịgide,+ ka e wee na-ekpuchiri ndị Izrel mmehie ha niile otu ugboro n’afọ.”+ O* mere nnọọ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.