6 Ihe ị chọrọ abụghị àjà na onyinye,+
Kama, i meghere ntị m ka m nụ ihe.+
I kwughị ka a chụọrọ gị àjà a na-esu ọkụ na àjà mmehie.+
7 M wee sị: “Lee, abịala m.
E dere banyere m n’akwụkwọ mpịakọta.+
8 Chineke m, ime uche gị na-atọ m ụtọ,+
Iwu gị dịkwa n’ime ime obi m.+