2 Pita 2:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’eziokwu, ọ bụrụ na ha hapụrụ ime ihe ọjọọ ndị a na-eme n’ụwa+ maka na ha amatala nke ọma banyere Onyenwe anyị na Onye Nzọpụta anyị bụ́ Jizọs Kraịst, ma mechaa mewe ihe ọjọọ ndị ahụ ọzọ, ihe ndị ahụ ana-achị ha, ikpeazụ ha akala mmalite ha njọ.+
20 N’eziokwu, ọ bụrụ na ha hapụrụ ime ihe ọjọọ ndị a na-eme n’ụwa+ maka na ha amatala nke ọma banyere Onyenwe anyị na Onye Nzọpụta anyị bụ́ Jizọs Kraịst, ma mechaa mewe ihe ọjọọ ndị ahụ ọzọ, ihe ndị ahụ ana-achị ha, ikpeazụ ha akala mmalite ha njọ.+