Ọrụ Ndịozi 17:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 N’ihi na o wepụtala otu ụbọchị ọ ga-esi n’aka otu nwoke ọ họpụtara kpee mmadụ niile bi n’ụwa ikpe+ n’eleghị ha anya n’ihu. O meekwala ka obi sie mmadụ niile ike na ọ ga-eme ya, n’ihi na ọ kpọlitere nwoke ahụ n’ọnwụ.”+ 2 Pita 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma e nwere eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ o kwere ná nkwa anyị na-atụ anya ha.+ Ezi omume ga-adịkwa* na ha.+
31 N’ihi na o wepụtala otu ụbọchị ọ ga-esi n’aka otu nwoke ọ họpụtara kpee mmadụ niile bi n’ụwa ikpe+ n’eleghị ha anya n’ihu. O meekwala ka obi sie mmadụ niile ike na ọ ga-eme ya, n’ihi na ọ kpọlitere nwoke ahụ n’ọnwụ.”+
13 Ma e nwere eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ o kwere ná nkwa anyị na-atụ anya ha.+ Ezi omume ga-adịkwa* na ha.+