9 N’ikpeazụ, ha rutere n’ebe ahụ ezi Chineke gwara ya ka ọ gaa. Ebreham wee rụọ ebe ịchụàjà n’ebe ahụ ma hazie nkụ ahụ n’elu ya. O kere Aịzik nwa ya eriri ụkwụ na aka ma kukwasị ya n’elu nkụ ahụ o dokwasịrị n’ebe ịchụàjà ahụ.+ 10 Ebreham matịziri aka were mma ahụ ka o gbuo nwa ya.+