Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Ikpe 14:5, 6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Samsịn wee soro nne ya na nna ya gbadaa Timna. Mgbe o ruru n’ubi vaịn ndị dị na Timna, otu ọdụm pụtara na-agbọ ya ụja. 6 Mmụọ Jehova wee mee ka Samsịn dị ike,+ ya adọwaa ọdụm ahụ abụọ, otú mmadụ si eji aka nkịtị adọwa nwa ewu ụzọ abụọ. Ma, ọ gwaghị nne ya ma ọ bụ nna ya ihe o mere.

  • 1 Samuel 17:34-36
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 34 Devid asị Sọl: “Mụnwa bụ́ ohu gị nọ na-azụ atụrụ nna m, otu ọdụm+ abịa buru otu atụrụ n’atụrụ ndị ahụ. N’oge ọzọkwa, otu anụ ọhịa bea bịakwara mee otu ihe ahụ. 35 Ma, m chụwara ha kụgbuo ha ma napụta atụrụ ndị ahụ n’ọnụ ha. Mgbe ha lụsoro m ọgụ, m jidere ha n’ajị* kụgbuo ha. 36 Ohu gị kụgburu ma ọdụm ahụ ma anụ ọhịa bea ahụ. Onye Filistia a a na-ebighị úgwù ga-adịkwa ka otu n’ime ha, n’ihi na ọ na-echere ndị agha Chineke dị ndụ aka mgba.”*+

  • Daniel 6:21, 22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 Ozugbo ahụ, Daniel sịrị eze: “Eze, ị ga-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi. 22 Chineke m zitere mmụọ ozi ya wee mechie ọnụ ọdụm ndị a.+ Ha emeghị m ihe ọ bụla+ maka na aka m dị ọcha n’anya Chineke m. Eze, e nweghịkwa ihe ọjọọ m mere gị.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya