Ndị Rom 8:18, 19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ihi na m weere ya na ahụhụ ndị anyị na-ata n’oge a enweghị ihe ha bụ ma e jiri ha tụnyere ụgwọ ọrụ dị ebube anyị ga-enweta nke Chineke ga-eme ka a hụ.+ 19 N’ihi na ihe e kere eke* na-atụsi anya ike oge a ga-ekpughe ụmụ Chineke.+ 2 Ndị Kọrịnt 6:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jehova,* Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, sịkwara: “M ga-abụ nna unu,+ unu ga-abụkwa ụmụ m ndị nwoke na ụmụ m ndị nwaanyị.”+
18 N’ihi na m weere ya na ahụhụ ndị anyị na-ata n’oge a enweghị ihe ha bụ ma e jiri ha tụnyere ụgwọ ọrụ dị ebube anyị ga-enweta nke Chineke ga-eme ka a hụ.+ 19 N’ihi na ihe e kere eke* na-atụsi anya ike oge a ga-ekpughe ụmụ Chineke.+
18 Jehova,* Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, sịkwara: “M ga-abụ nna unu,+ unu ga-abụkwa ụmụ m ndị nwoke na ụmụ m ndị nwaanyị.”+